AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 15-17
Ị̀ Na-emezu Nkwa Ndị I Kwere?
Olee ọgbụgba ndụ Eze Zedekaya mebiri?
Olee ntaramahụhụ ndị o nwetara maka imebi ọgbụgba ndụ ahụ?
Olee nkwa ndị m kwere na nkwekọrịta mụ na ndị mmadụ nwere?
Olee nsogbu ndị nwere ike ịdakwasị m ma m ghara imezu ha?