AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 7-9
Amụma Daniel Kwuru Gbasara Ọbịbịa Mesaya
Nke E Biri Ebi
“IZU IRI ASAA” (AFỌ 490)
“IZU ASAA” (AFỌ 49)
455 T.O.N.K. “E kwuru ka e mee ka Jeruselem dị otú ọ dịbu”
406 T.O.N.K. E wughachiri Jeruselem
“IZU IRI ISII NA ABỤỌ” (AFỌ 434)
“OTU IZU” (AFỌ 7))
29 O.N.K. Mgbe Mesaya bịara
33 O.N.K. Mgbe e ‘bipụrụ’ Mesaya
36 O.N.K. Mgbe “izu iri asaa ahụ” gwụrụ