AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 6-7
Burunụ Ụzọ Na-achọ Alaeze Ahụ
N’Ekpere Onyenwe Anyị, Jizọs gosiri na ihe gbasara nzube Chineke na Alaeze ya kwesịrị ịbụ ihe kacha anyị mkpa.
Aha Chineke
Alaeze Chineke
Uche Chineke
Nri ụbọchị
Mgbaghara mmehie
Ịnapụta anyị n’ọnwụnwa
Ihe ndị ọzọ m nwere ike ikpe n’ekpere gbasara Alaeze Chineke bụ:
Ka ozi ọma Alaeze ahụ na-aga n’ihu
Ka mmụọ nsọ Chineke mee ka okwukwe ụmụnna anyị ndị a na-akpagbu sie ike
Ka Chineke gọzie mbọ ụmụnna anyị na-agba n’ọrụ ụlọ ụfọdụ nzukọ a na-arụ ma ọ bụ ozi ọma a na-ekwusa n’ebe dị iche iche
Ka amamihe na ike Chineke na-eduzi ndị na-edu ndú n’ọgbakọ
Ihe ndị ọzọ