Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Disemba p. 4
  • Mkpebi E Si n’Okwu Chineke Jiri Otu Obi Mee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mkpebi E Si n’Okwu Chineke Jiri Otu Obi Mee
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ọrụ Òtù Na-achị Isi Na-arụ Taa?
    Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
  • Ònye Na-eduzi Ndị Chineke Taa?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • “Anyị Ji Otu Olu Kwekọrịta”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
  • Ọrụ “Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche” Na-arụ
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Disemba p. 4
Ebe ndị nọ n’otu ọgbakọ n’oge ndịozi nọ na-ege ntị ka a na-agụrụ ha ihe òtù na-achị isi kpebiri

Ndị nọ n’otu ọgbakọ nọ na-ege ntị n’ihe òtù na-achị isi kpebiri

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 15-16

Mkpebi E Si n’Okwu Chineke Jiri Otu Obi Mee

Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’otú e si dozie nsogbu ahụ?

15:1, 2—Na-enwe ndidi, na-adịkwa umeala n’obi. Kama ịchọwa idozi okwu ahụ n’onwe ha, Pọl na Banabas wegaara ndị na-edu ndú ná nzukọ Jehova okwu ahụ.

15:28, 29—Tụkwasị Nzukọ Jehova Obi. Obi siri ndị nọ n’ọgbakọ ike na Jehova ga-esi n’aka Jizọs Kraịst, jirikwa mmụọ nsọ ya dozie okwu ahụ.

16:4, 5—Na-erube isi. A bịara nwee udo na ịdị n’otu n’ọgbakọ dị iche iche n’ihi na ha rubere isi ná ntuziaka òtù na-achị isi nyere.

Olee otu n’ime ntụziaka ọhụrụ nzukọ Jehova nyere anyị?

Olee uru m ga-erite ma m rube isi na ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya