Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Febụwarị p. 4
  • “Chineke Mere Ka Anyị Mata Ịhụnanya Ya”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Chineke Mere Ka Anyị Mata Ịhụnanya Ya”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Mgbapụta Bụ ‘Onyinye Zuru Okè’ Nna Anyị nke Eluigwe Nyere Anyị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Ihe Mgbapụta Ahụ—Onyinye Kasịnụ Chineke Nyere
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Nọgide Na-eji Ihe Mgbapụta Ahụ Akpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Febụwarị p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 4-6

“Chineke Mere Ka Anyị Mata Ịhụnanya Ya”

5:8, 18, 21

Ihe mgbapụta ahụ Jehova nyere anyị baara ma ndị nọ n’eluigwe ma ndị nọ n’ụwa uru n’ihi na o mere ka e wepụ aha Jehova n’ụta, mee ka a mata na ọ bụ ya ka o ruuru ịchị, nakwa na ọ bụ ọchịchị ya kacha mma. Ihe ọzọ bụkwa na o mere ka anyị na Jehova dịrị ná mma ugbu a. N’ọdịnihu, ọ ga-eme ka ndị niile na-erubere ya isi nweta ndụ ebighị ebi.

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe mgbapụta a Jehova nyere anyị?

  • Ebe a na-eme otu nwoke baptizim

    Inyefe Jehova onwe anyị na ime baptizim ga-egosi na anyị nwere okwukwe n’ihe mgbapụta ahụ nakwa na anyị chọrọ ịbụ nke Jehova

  • Ebe ụmụnna nwoke abụọ na-ekwusa ozi ọma

    Ikwusa ozi ọma Alaeze Chineke ga-egosi na anyị hụrụ ụdị mmadụ niile n’anya otú ahụ Jehova hụrụ ha.​—Mat. 22:39; Jọn 3:16

Olee ụzọ ndị ọzọ m ga-esi egosi na obi dị m ụtọ maka ihe mgbapụta ahụ Jehova nyere anyị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya