Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 4
  • Gịnị Bụ Echiche Jehova?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Bụ Echiche Jehova?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú I Si Eme Mkpebi?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Otú Anyị Ga-esi Na-ekpebi Ime Ihe Dị Mma
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Jiri Ụkpụrụ Chineke Na-eduzi Nzọụkwụ Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Nwee Okwukwe, Jiri Amamihe Na-ekpebi Ihe Ị Ga-eme
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gịnị Bụ Echiche Jehova?

Tupu anyị emee mkpebi ọ bụla, ma ọ̀ bụ nke dị ntakịrị ma ọ̀ bụ nke buru ibu, ànyị na-ajụ onwe anyị, sị: ‘Gịnị bụ echiche Jehova?’ Ọ bụ eziokwu na anyị agaghị amatali ihe niile bụ́ echiche Jehova, ma, ọ na-esi n’Okwu ya akwadebe anyị “ịrụ ezi ọrụ niile.” (2 Tim. 3:​16, 17; Rom 11:​33, 34) Jizọs maara echiche Jehova nke ọma, jirikwa ya na-ekpebi ihe ọ bụla ná ndụ ya. (Jọn 4:34) Ka anyị ṅomie Jizọs ma mee ike anyị niile iji na-eme mkpebi ndị ga-eme Jehova obi ụtọ.​—Jọn 8:​28, 29; Efe. 5:​15-17.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NỌGIDE NA-ACHỌPỤTA IHE BỤ́ UCHE JEHOVA (LEV. 19:18), ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe mere anyị kwesịrị iji na-eme ihe Baịbụl kwuru ná ndụ anyị?

  • Olee ndụmọdụ Baịbụl ndị ga-enyere anyị aka ikpebi ụdị egwú anyị ga na-ege?

  • Olee ndụmọdụ Baịbụl ndị ga-enyere anyị aka ime mkpebi dị mma n’ihe gbasara uwe na ejiji?

  • Olee ebe ndị ọzọ anyị kwesịrị ime ihe Baịbụl kwuru ná ndụ anyị?

  • Olee otú anyị ga-esi zụọ onwe anyị ịna-achọpụtakwu ihe bụ́ echiche Jehova?

Ebe Ndịàmà Jehova si ebe dị iche iche, yirikwa ụdị uwe dị iche iche na-ese foto

Gịnị ka mkpebi ndị m na-eme na-egosi banyere otú mụ na Jehova dịruru ná mma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya