Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Septemba p. 7
  • “Na-echebaranụ Ihe Ndị A Echiche”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Na-echebaranụ Ihe Ndị A Echiche”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ihe Anyị Na-eche Si Gbasa Ijisi Chineke Aka Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe M Na-atụgharị n’Uche
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Olee Ụzọ Anyị Pụrụ Isi Nyezuo Ịdị Mma N’okwukwe Anyị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Ịtụgharị Uche
    Teta!—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Septemba p. 7
Ebe otu nwanna nwoke nọ na kọmputa ya na-eme ihe n’abalị, ọdụm na-agbọ ụja, nke nọchiri anya Setan, anọrọ ya n’akụkụ

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Na-echebaranụ Ihe Ndị A Echiche”

Olee ihe ndị ọ bụ? Ndị Filipaị 4:8 sịrị na ha bụ ihe ndị bụ́ eziokwu, ihe ndị dị mkpa, ihe ndị ziri ezi, ihe ndị dị ọcha, ihe ndị na-akpali ịhụnanya, ihe ndị a na-ekwu okwu ọma banyere ya, omume ọma ọ bụla na ihe ndị kwesịrị otuto. Ihe a apụtaghị na ọ bụ naanị ihe ndị dị na Baịbụl ka Ndị Kraịst ga na-eche mgbe niile. Ma, ihe ndị anyị na-atụgharị n’uche kwesịrị ịbụ ihe ndị dị Jehova mma. O kwesịghị ịbụ ihe ndị ga-eme ka o siere anyị ike ịna-erubere Jehova isi.​—Ọma 19:14.

O nwere ike isiri anyị ike izere ịna-eche ihe ndị na-adịghị mma. Anyị na-agba mgba megide ahụ́ anyị na-ezughị okè, tinyere Ekwensu, bụ́ “chi nke usoro ihe a.” (2 Kọr. 4:4) Ọtụtụ ihe a na-eme na tiivi, redio, Ịntanet, na akwụkwọ dị iche iche bụ ihe na-ezighị ezi n’ihi na ha dị n’aka Ekwensu. Ọ bụrụ na anyị anaghị elezi anya ahọrọ ihe ndị anyị na-etinye n’uche anyị, ọ ga-eme ka anyị na-eche ihe ndị na-ezighị ezi, meekwa ka anyị na-akpa àgwà ndị na-adịghị mma.​—Jems 1:​14, 15.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ZERE IHE NDỊ GA-EME KA Ị KWỤSỊ IGUZOSI IKE N’EBE JEHOVA NỌ​—IHE NTỤRỤNDỤ NA-EKWESỊGHỊ EKWESỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ebe otu nwanna nwoke na-ele ihe na-adịghị mma n’ekwentị ya n’ime abalị

    Gịnị ka nwanna nwoke ahụ nọ na-ele n’ekwentị ya, oleekwa otú o si kpaa ya aka ọjọọ?

  • Ebe otu nwanna nwoke na-ewepụ aha ya n’ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet

    Olee otú Ndị Galeshia 6:​7, 8 na Abụ Ọma 119:37 si nyere ya aka?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya