Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Nọvemba p. 8
  • Jehova Ma Ihe Dị Anyị Mkpa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Ma Ihe Dị Anyị Mkpa
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Na-akpọkọta Ndị Ya, Bụ́ Ndị Obi Dị Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Mgbakọ Ukwu Ndị Anyị Na-enwe Kwa Afọ Bụ Ohere Ọma Iji Gosi Ịhụnanya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nzukọ Ndị ‘Na-akpali Anyị Inwe Ịhụnanya na Ịrụ Ezi Ọrụ’
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Izukọta Ọnụ Na-efe Jehova
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Nọvemba p. 8
Ebe ụmụnna nwaanyị na-akụ aka ná mgbakọ ukwu

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Ma Ihe Dị Anyị Mkpa

Ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche na-enye anyị nri “n’oge kwesịrị ekwesị.” Ihe a na-egosi na Jehova, bụ́ onye na-eduzi ohu ahụ, ma ihe dị anyị mkpa ga-eme ka okwukwe anyị sie ike. (Mat. 24:45) Mgbakọ ukwu ndị anyị na-enwe, ọmụmụ ihe etiti izu anyị na ọtụtụ ihe ndị ọzọ gosiri na nke a bụ eziokwu.

LEENỤ VIDIO BỤ́ AKỤKỌ KỌMITII IZI IHE NKE ÒTÙ NA-ACHỊ ISI NKE AFỌ 2017, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ NA-ESONỤ:

  • Ámá egwuregwu a nọ na-eme mgbakọ juru ná mmadụ

    Ònye ka anyị kwesịrị inye otuto maka mgbakọ ndị anyị na-enwe, n’ihi gịnịkwa?

  • Olee mgbe a na-amalite ịkwadebe ihe ndị a ga-eme ná mgbakọ?

  • Ndị na-ahụ maka vidio na-ese vidio a ga-egosi ná mgbakọ

    Olee otú e si ahọta isiokwu mgbakọ?

  • Olee ọrụ ndị a na-arụ iji kwadebe mgbakọ?

  • Olee otú otú anyị si amụ ihe n’ọmụmụ ihe etiti izu si yie otú e si amụ ihe n’Ụlọ Akwụkwọ Gilied?

  • Ebe otu nwanna nwoke ji akwụkwọ usoro ihe omume ozi anyị n’aka

    Olee otú ngalaba dị iche iche si arụkọ ọrụ ọnụ iji kwadebe usoro ihe omume ọmụmụ ihe etiti izu anyị?

Olee otú obi dị gị maka ihe ndị Jehova na-enye anyị iji mee ka okwukwe anyị sie ike?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya