AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 27-28
Gịnị Ka Uwe Ndị Nchụàjà Na-eyi Nwere Ike Ịkụziri Anyị?
Uwe ahụ ndị nchụàjà Izrel na-eyi na-echetara anyị mkpa ọ dị anyị ịna-achọ nduzi Jehova, ịna-adị nsọ, nakwa ịna-eme ka àgwà anyị, okwu ọnụ anyị, na ejiji anyị na-adị mma.
Olee otú anyị nwere ike isi achọ nduzi Jehova?
Gịnị ka ịdị nsọ pụtara?
Olee otú anyị ga-esi na-eme ka àgwà anyị, okwu ọnụ anyị, na ejiji anyị na-adị mma?