Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 10
  • “Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Jehova Si Edu Ndị Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Kpachara Anya Maka Mpako na Ịtụkwasịkarị Onwe Gị Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nọgide Na-amata Uche Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jehova Bụ Òkè M
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 10

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”

Jehova nyere ndị nchụàjà na ndị Livaị ọrụ dị ezigbo mkpa n’ofufe ya (Ọnụ Ọgụ. 18:6, 7)

E kenyeghị ndị si n’ebo Livaị ala. Ọ bụ Jehova bụ ihe nketa ha (Ọnụ Ọgụ. 18:20, 24; w11 9/15 13 ¶9)

Ụmụ Izrel na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ha nwetara iji kwado ndị Livaị na ndị nchụàjà (Ọnụ Ọgụ. 18:21, 26, 27; w11 9/15 7 ¶4)

Jehova kwere ndị nchụàjà na ndị Livaị nkwa na ọ ga na-egboro ha mkpa ha. Anyị kwesịrị inwe obi ike na Jehova ga na-akwado anyị ma anyị hapụ ihe ụfọdụ iji jeere ya ozi.

Foto ndị na-egosi: Jehova na-egboro ndị ohu ya mkpa ha. 1. Ebe otu nwanna nwaanyị na-etinye ego n’envelopu. 2. Ebe e tinyere envelopu ahụ n’ọnụ ụzọ. 3. Ebe otu nne naanị ya na-azụ nwa makụrụ nwa ya ma na-ele ego dị n’ime envelopu.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya