Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 10
  • Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị Ga-enyere Mmadụ Aka Ikpe Ikpe n’Ezi Omume
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Too Jehova Maka Amamihe Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 10

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Iwu Jehova Dị Mma ma Zie Ezie

Ọ bụrụ na anyị ana-erube isi n’iwu Chineke, anyị na-egosi na anyị ma ihe, nweekwa nghọta (Diut. 4:6; it-2 1140 ¶5)

E nwere ọtụtụ ndị na-ahụ otú anyị si akpa àgwà. Ha na-achọpụtakwa na idebe iwu Chineke bara uru (Diut. 4:6; w99 11/1 20 ¶6-7)

Ndị Jehova na-ebi ndụ kacha mma karịa ndị ọzọ (Diut. 4:7, 8; w07 8/1 29 ¶13)

Ọtụtụ ndị na-abata n’ọgbakọ ma ha hụ àgwà ọma ndị na-erubere Chineke isi na-akpa.

Ebe otu nwanna nwoke nke ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-ekwusa ozi ọma hụrụ ka obere akpa otu nwoke ji etinye ego na-adapụ, otu nwaanyị nọ n’ebe a na-ere nri a na-ele ya.
Ebe nwanna nwoke ahụ wetara obere akpa ego ahụ na-enyeghachi ya nwoke ahụ nwe ya.

Olee ngọzi ndị i nwetarala n’ihi irube isi n’iwu Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya