Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 14
  • Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Jehova Si Keere Ụmụ Izrel Ala Gosiri na Ọ Ma Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Lụchiteere Ndị Izrel Ọgụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ndụmọdụ Ikpeazụ Joshụa Nyere Mba Izrel
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 14

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere

Keleb chụpụrụ ndị iro ya dị ike ma chebe ihe nketa ya (Josh. 15:14; it-1 1083 ¶3)

Ọ bụghị ndị Izrel niile chebere ihe nketa ha ka ihe ọ bụla ghara ime ya (Josh. 16:10; it-1 848)

Jehova nyeere ndị ji obi ha niile chọọ ichebe ihe nketa ha aka (Diut. 20:​1-4; Josh. 17:​17, 18; it-1 402 ¶3)

Jehova kwere ezigbo Ndị Kraịst niile nkwa inye ha ihe dị oké ọnụ ahịa, ya bụ, ndụ ebighị ebi. Ọ bụrụ na anyị chọrọ ichebe ihe nketa a dị oké ọnụ ọhịa, anyị ga-agbalịsi ike na-emeri ọnwụnwa. Otú anyị ga-esi eme ya bụ ịna-amụ Baịbụl, ịna-aga ọmụmụ ihe, ịna-aga ozi ọma, na ịna-ekpe ekpere.

Ebe otu nna na nwunye ya na ụmụ ya na-enwe ofufe ezinụlọ.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-echebe ihe nketa m?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya