Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 15
  • Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Nọvemba Iji Kwusaa Alaeze Chineke
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Septemba Iji Gwa Ndị Mmadụ Gbasara Alaeze Chineke
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe Anyị Mụtara na Vidio Bụ́ Jehovah’s Witnesses—Organized to Share the Good News
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Kesaa Akụkọ Alaeze nke 35 n’Ụzọ Sara Mbara
    Ozi Alaeze Anyi—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 15
Ebe otu di na nwunye nọ na Paradaịs na-efere ndị enyi ha aka.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso

N’ọnwa Nọvemba, anyị ga-agba mbọ pụrụ iche zie ndị mmadụ ozi ọma bụ́ na ụwa ọhụrụ dị nso. (Ọma 37:​10, 11; Mkpu. 21:​3-5) Hazigharịa ihe ndị ị chọrọ ime n’ọnwa ahụ ka i nwee ike iji oge buru ibu soro mee mkpọsa a. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịrụ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa ahụ, i nwere ike ịhọrọ inye awa iri atọ ma ọ bụ iri ise.

Dịrị njikere ịgụrụ onye ọ bụla otu amaokwu Baịbụl kwuru banyere ụwa ọhụrụ ma o kwe mee. Ị họrọwa amaokwu Baịbụl ị ga-agụ, chee banyere ihe ga-amasị ndị bi n’ókèala unu. Ọ bụrụ na onye i ziri ozi ọma nwere mmasị, nye ya Ụlọ Nche ọhaneze nke 2 nke afọ 2021. Gaghachi na nke ya ngwa ngwa o kwere mee, gbalịakwa jiri broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. Obi dị anyị ezigbo ụtọ na anyị ji oge anyị niile na-ekwusa ozi ọma nke “ihe ka mma.”​—Aịza. 52:7.

Ị chọọ ịmata otú i nwere ike isi gwa mmadụ banyere ụwa ọhụrụ, lee vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ozi Ọma​—Ọma 37:​10, 11

LEENỤ VIDIO EGWÚ BỤ́ ALAEZE CHINEKE NA-ABỊA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ọdịnihu magburu onwe ya nwata nwaanyị ahụ na-atụgharị n’uche?

  • Olee ihe ụfọdụ ị na-atụ anya ha ga-eme n’ụwa ọhụrụ?

  • Olee otú ịtụgharị uche n’olileanya i nwere ga-esi nyere gị aka iji oge buru ibu soro mee mkpọsa a a ga-eme n’ọnwa Nọvemba?​—Luk 6:45

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya