Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 16
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova

Ọ bụ Jehova na-eme ka mkpụrụ nke eziokwu gbanye mgbọrọgwụ ma too n’obi mmadụ. (1 Kọr. 3:​6-9) N’ihi ya, ọ bụrụ na anyị chọrọ ịna-eme nke ọma n’ozi ọma, anyị kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi ka o nyere anyị na ndị anyị na-amụrụ Baịbụl aka.

Rịọ Jehova ka o nyere ndị ị na-amụrụ Baịbụl aka idi nsogbu ndị ha na-enwe, na imeri ihe ndị na-esiri ha ike. (Fil. 1:​9, 10) Kpọọrọ ya okwu aha. Rịọkwa ya ka o jiri mmụọ nsọ ya duzie echiche gị na ihe ndị ị na-eme iji nyere ha aka. (Luk 11:13) Kụziere ndị ị na-amụrụ Baịbụl otú e si ekpe ekpere, gbaakwa ha ume ka ha na-ekpe ekpere. Soro ha kpee ekpere, na-etinye ha na-ekpere nke gị, na-akpọkwa ha aha n’ekpere.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ​—NABATA AKA JEHOVA NA-ENYERE ANYỊ ​—EKPERE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee nsogbu Linda nwere n’ọmụmụ ihe ya na Joy?

  • Olee otú 1 Ndị Kọrịnt 3:6 si nyere Linda aka?

  • Olee otú Linda si merie nsogbu ahụ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya