AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Ndị Nne na Nna Ga-amụta n’Aka Manoa na Nwunye Ya
Jiri obi gị niile na-efe Chineke ka ụmụ gị mụta ya n’aka gị (Ikpe 13:1, 2, 6)
Rịọ Jehova ka o duzie gị (Ikpe 13:8; w13 8/15 16 ¶1)
Ahapụkwala ịna-agbazi ụmụ gị (Ikpe 14:1-4; w05 3/15 25-26)
Olee ihe ndị e wepụtara n’asụsụ gị ga-enyere ndị nne na nna aka ịzụlite ụmụ ha?