Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 15
  • Kụziere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ịmụ Ihe n’Onwe Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kụziere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ịmụ Ihe n’Onwe Ha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Kụziere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ịmụ Ihe n’Onwe Ha

Ihe ga-enyere ndị anyị na-amụrụ ihe aka ịmata Jehova nke ọma na ịghọ Ndị Kraịst tozuru etozu abụghị naanị eziokwu ndị anyị na-akụziri ha. (Mat. 5:3; Hib. 5:12–6:2) Kama, ha ga-amụtarịrị ịna-amụ ihe n’onwe ha.

Malite mgbe unu bidoro ịmụ ihe ọhụrụ gosiwe ndị ị na-amụrụ ihe otú ha ga-esi na-akwadebe ọmụmụ ihe ha, gbaakwa ha ume ịna-akwadebe ọmụmụ ihe nke ọ bụla. (mwb18.03 6) Gwa ha ka ha na-ekpe ekpere tupu ha amalite ịmụ ihe. Nyere ha aka inweta ihe ndị e ji amụ ihe na-adị n’ekwentị ma ọ bụ na kọmputa, kụziekwara ha otú e si eji ha amụ ihe. Mee ka ha mata otú ha ga-esi chọta ihe ọhụrụ gbara na jw.org ma ọ bụ n’ihe omume tiivi anyị. Jiri nwayọọ nwayọọ kụziere ha ịna-agụ Baịbụl kwa ụbọchị, ịkwadebe maka ọmụmụ ihe ọgbakọ, na ime nchọnchọ banyere ajụjụ ndị ha nwere. Nyekwara ha aka ịna-atụgharị uche n’ihe ndị ha na-amụta.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NYERE NDỊ Ị NA-AMỤRỤ BAỊBỤL AKA ỊNA-AMỤKWA IHE N’ONWE HA NA ỊNA-ELE VIDIO ANYỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-amụkwa Ihe n’Onwe Ha Na Ịna-ele Vidio Anyị.” Ebe Joy na-egosi na ọ na-echeta ihe ndị ruru ya n’obi.

    Olee otú Linda si nyere Joy aka ịghọta na ihe dị n’ịmụ Baịbụl abụghị naanị ịza ajụjụ ndị a jụrụ?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-amụkwa Ihe n’Onwe Ha Na Ịna-ele Vidio Anyị.” Ebe Linda na-enyere Joy aka ịchọta azịza otu ajụjụ n’Akwụkwọ Nsọ.

    Gịnị nyeere Joy aka ikweta na iwu Jehova nyere banyere izere mmekọahụ rụrụ arụ dị mma?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-amụkwa Ihe n’Onwe Ha Na Ịna-ele Vidio Anyị.” Ebe Joy na-atụgharị uche n’otu amaokwu Baịbụl mgbe ya na enyi ya nwoke nọ.

    Kụziere ndị ị na-amụrụ ihe otú ha ga-esi na-amụ ihe na otú ha ga-esi na-eme ihe ha mụtara

    Gịnị ka Joy mechara ghọta banyere ichebara ihe ọ mụrụ echiche?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya