Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mach p. 8
  • Otú Ị Ga-esi Abụ Ezigbo Enyi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Ị Ga-esi Abụ Ezigbo Enyi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chineke Na-Akpọ Gị Òkù Ịghọ Enyi Ya
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • M̀ kwesịrị ikwu ihe ọjọọ enyi m mere?
    Teta!—2009
  • Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?
    Teta!—2014
  • Tụkwasị Jehova Chineke Gị Obi Ka O Mesie Gị Obi Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mach p. 8

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Ị Ga-esi Abụ Ezigbo Enyi

Gbaa enyi gị ume ma kasie ya obi mgbe ọ nọ ná nsogbu (1 Sam. 20:​1, 2; w19.11 7 ¶18)

Tupu enyi gị abanye ná nsogbu, mee ka ọ mara (1 Sam. 20:​12, 13; w08 2/15 8 ¶7)

Gbachitere enyi gị mgbe a na-akatọ ya (1 Sam. 20:​30-32; w09 10/15 19 ¶11)

Ebe otu di na nwunye na-ege otu nwanna nwoke ntị ka ọ na-akọrọ ha mkpa ya.

N’ọgbakọ Jehova, anyị nwere ọtụtụ ndị anyị na ha nwere ike ịbụ ezigbo ndị enyi. Ọ bụrụ na anyị chọrọ inweta ndị enyi, anyị kwesịrị ịkpa àgwà ga-eme ka ndị ọzọ chọọ ka anyị na ha bụrụ enyi. Olee ndị ị ga-achọ imeta enyi n’ọgbakọ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya