Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mach p. 10-11
  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2022

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2022
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Satọdee, Eprel 9
  • Sọnde, Eprel 10
  • Mọnde, Eprel 11
  • Tuzdee, Eprel 12
  • Wenezdee, Eprel 13
  • Tọzdee, Eprel 14
  • Fraịdee, Eprel 15
  • Ụbọchị Ncheta Ọnwụ Jizọs (Mgbe Anyanwụ Dachara)
  • Satọdee, Eprel 16
  • Sọnde, Eprel 17
  • Mọnde, Eprel 18
  • Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs Nke Afọ 2025
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2023
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2024
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
  • B12-B Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mach p. 10-11

Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2022

Satọdee, Eprel 9

MGBE ANYANWỤ WARA

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 8 amalite)

  • Jọn 11:55–12:1

Sọnde, Eprel 10

Ebe Meri na-awụsa Jizọs mmanụ na-esi ísì ọma n’isi mgbe Jizọs na-eri ihe na tebụl.

MGBE ANYANWỤ WARA

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 9 amalite)

  • Matiu 26:​6-13

  • Mak 14:​3-9

  • Jọn 12:​2-11

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 101

Mọnde, Eprel 11

Ebe Jizọs nọ n’elu jakị na-aga n’okporo ụzọ. Ìgwè mmadụ agbasaa uwe elu ha n’okporo ụzọ, ndị ọzọ egbute alaka osisi tụsa n’okporo ụzọ.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 21:​1-11, 14-17

  • Mak 11:​1-11

  • Luk 19:​29-44

  • Jọn 12:​12-19

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 102

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 10 amalite)

Tuzdee, Eprel 12

Ebe Jizọs na-ekpu tebụl ndị na-agbanwe ego n’ụlọ nsọ ihu n’ala.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 21:​12, 13, 18, 19

  • Mak 11:​12-19

  • Luk 19:​45-48

  • Jọn 12:​20-50

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 103 na nke 104

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 11 amalite)

Wenezdee, Eprel 13

Ebe Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya na-ele otu nwaanyị di ya nwụrụ nke dara ogbenye ka ọ na-atụnye obere mkpụrụ ego abụọ n’igbe dị n’ụlọ nsọ.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 21:19–25:46

  • Mak 11:20–13:37

  • Luk 20:1–21:38

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 105 ruo isi nke 114

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 12 amalite)

Tọzdee, Eprel 14

Ebe Judas Iskarịọt na ndị isi okpukpe na-akpa nkata otú ọ ga-esi rara Jizọs nye ha.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 26:​1-5, 14-16

  • Mak 14:​1, 2, 10, 11

  • Luk 22:​1-6

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 115

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 13 amalite)

Fraịdee, Eprel 15

Ụbọchị Ncheta Ọnwụ Jizọs (Mgbe Anyanwụ Dachara)

Ebe Jizọs na ndịozi ya kwesịrị ntụkwasị obi nọ na tebụl na-eri Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 26:​17-19

  • Mak 14:​12-16

  • Luk 22:​7-13

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 14 amalite)

  • Matiu 26:​20-75

  • Mak 14:​17-72

  • Luk 22:​14-65

  • Jọn 13:1–18:27

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 116 ruo isi nke 126

Satọdee, Eprel 16

Ebe a kwụwara Jizọs na onye omekome n’elu osisi ịta ahụhụ.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 27:​1-61

  • Mak 15:​1-47

  • Luk 22:66–23:56

  • Jọn 18:28–19:42

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 127 ruo isi nke 133

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 15 amalite)

Sọnde, Eprel 17

Ebe ndị isi okpukpe gakwuuru Paịlet na-arịọ ya ka o meere ha ihe.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 27:​62-66

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 16 amalite)

  • Mak 16:1

Mọnde, Eprel 18

Mgbe ụmụ nwaanyị gara n’ili Jizọs hụ na ọ nọghịzi ebe ahụ, ya eju ha anya.

MGBE ANYANWỤ WARA

  • Matiu 28:​1-15

  • Mak 16:​2-8

  • Luk 24:​1-49

  • Jọn 20:​1-25

Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ, isi nke 134 na nke 135

MGBE ANYANWỤ DARA (Naịsan 17 amalite)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya