Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 7
  • Ị̀ Na-ekwe Ka Onyinye Gị Fuo Gị Ihe?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Na-ekwe Ka Onyinye Gị Fuo Gị Ihe?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Ka Abụ Iru Uju A Na-akpọ “Ụta” Na-akụziri Anyị?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Absalọm Dị Mpako. Ọ Bụ Ya Mere O Ji Chọọ Ịnara Nna Ya Ọchịchị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jehova Bụ Chi Na-ekpe Ikpe Ziri Ezi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Tụkwasị Jehova Obi Ka O Nyere Gị Aka
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 7

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-ekwe Ka Onyinye Gị Fuo Gị Ihe?

A gwara Devid ka ọ rụọ ebe ịchụàjà n’ebe Arọna onye Jebus na-anọ azọcha ọka (2 Sam. 24:18)

Arọna ji obi ya niile chọọ inye Devid ala ahụ na anụmanụ ọ ga-eji chụọ àjà (2 Sam. 24:21-23)

Devid ekweghị achụrụ Jehova àjà n’emefughị ihe ọ bụla (2 Sam. 24:24, 25; it-1 146)

Foto ndị na-egosi: Ụzọ dị iche iche anyị si achụ àjà. 1. Ebe ụmụnna na-enye aka n’ịrụ Ụlọ Nzukọ Alaeze. 2. Ebe otu nwanna nwaanyị katarala ahụ́ na-etinye ego n’igbe onyinye. 3. Ebe otu di na nwunye ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-ekwusa ozi ọma. 4. Ebe ụmụnna na-agbatara ndị ọdachi dakwasịrị ọsọ enyemaka.

Obi na-atọ Jehova ụtọ ma anyị si n’ala ala obi anyị jiri oge anyị, ike anyị, na ihe ndị anyị nwere na-akwado ozi Alaeze ya. (w12 1/15 18 ¶8) Olee ihe ndị i nwere ike ikpebi ime iji mee ka “àjà otuto” ị na-achụrụ Jehova bukwuo ibu?​—Hib. 13:15.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya