Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 3
  • “Na-enyenụ Ihe”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Na-enyenụ Ihe”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Na-ekele Jehova Maka Ịhụnanya Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • ‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • “Onyinye A Na-ewetara Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 3
Ebe nwanna nwaanyị katara ahụ́ si na tablet ya na-enye onyinye n’Ịntanet. Foto ndị na-egosi: Ihe dị iche iche e ji onyinye ndị anyị na-enye eme. 1. Ibi akwụkwọ na Betel. 2. Ịhụ maka ụlọ akwụkwọ ndị e nwere ná nzukọ Jehova. 3. Ịhụ maka ikwusa ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo. 4. Ịrụ ụlọ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Na-enyenụ Ihe”

Jizọs kwuru na ọ bụrụ na anyị ana-emesapụ aka, ọ ga-eme ka ndị ọzọ na-emesapụkwa aka. (Luk 6:38) Ọ bụrụ na anyị ana-emesapụ aka mgbe niile, ọ ga-eme ka ụmụnna anyị na-emekwa otú ahụ.

Iji obi ụtọ na-enye onyinye so n’ofufe anyị na-efe Jehova. Jehova na-ahụ ndị niile ji obi ha na-enye ụmụnna ha nọ ná mkpa ihe. O kwekwara nkwa na ọ ga-akwụ ha ụgwọ.—Ilu 19:17.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ANYỊ NA-EKELE UNU MAKA OTÚ UNU SI EMESAPỤ AKA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú e sirila jiri onyinye ndị i nyere nyere ụmụnna gị aka?

  • Gịnị mere anyị kwesịrị iji nọgide na-enye ihe n’agbanyeghị otú ihe anyị na-enye hà?—Gụọkwa isiokwu bụ́: “A Na-eji Ihe Mafọrọnụ Mejuo Ihe Kọrọ Ndị Ọzọ.” Ọ dị na jw.org.

MỤTAKWUO OTÚ Ị GA NA-ESI ENYE ONYINYE N’ỊNTANET

Olee otú ị ga na-esi enye onyinye iji kwadoo ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ? Pịa ebe e dere “Donations” n’ala ala isi mbido JW Library®. N’ọtụtụ mba, ị ga-ahụkwa ebe e dere FAQ. Ị pịa ya, ọ ga-egosi gị isiokwu bụ́ Donations to Jehovah’s Witnesses—Frequently Asked Questions.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya