Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 8
  • Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Enyi Ọjọọ Mere Ka Jehoash Hapụ Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Otú Ndị Na-emegide Anyị Si Agbalị Ime Ka Anyị Daa Mbà
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 8
Ebe Ịlaịsha nọ n’ute ọrịa ya na-agwa Eze Jehoash ihe ọ ga-eme. Jehoash ji akụ́ atọ n’aka.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ

Ịlaịsha gwara Eze Jehoash ka o mee ihe ga-egosi otú ndị Izrel ga-esi merie ndị Siria (2 Eze 13:15-18)

Jehoash emerighị ndị Siria otú ọ gaara emeri ha n’ihi na o jighị obi ya niile mee ihe a gwara ya mee (2 Eze 13:19 w10 4/15 26 ¶11)

Jehova na-agọzi ndị ohu ya ji obi ha niile na-achọsi ya ike (Hib. 11:6; w13 11/1 11 ¶5-6)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m si egosi na m ji obi m niile hụ Jehova n’anya ma a bịa n’ịgụ Baịbụl, ịga ọmụmụ ihe, na ịga ozi ọma?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya