Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 8
  • Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịrụ Ọrụ Ndị Siri Ike E Nyere Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịrụ Ọrụ Ndị Siri Ike E Nyere Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Nwere Ike Ime ka Finihas ma Ọrụ Tara Akpụ Bịara Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Jiri Obi Gị Niile Na-atụ Egwu Imejọ Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Na-eme Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 8

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịrụ Ọrụ Ndị Siri Ike E Nyere Gị

Ọrụ ndị Livaị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá na-arụ abụghị obere ọrụ (1 Ihe 9:26, 27; w05 10/1 9 ¶8)

N’oge Mosis, Finihas bụ onye ndú ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá ụlọikwuu (1 Ihe 9:17-20a)

Jehova nyeere Finihas aka ịrụ ọrụ e nyere ya (1 Ihe 9:20b; w11 9/15 32 ¶8)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwaanyị bụ́ nwa agbọghọ na-anya katapila. 2. Ebe di na nwunye merela agadi ji ekwentị na-ekwusa ozi ọma. 3. Ebe di na nwunye na-ekwusa ozi ọma n’ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma Alaeze.

Jehova na-enye anyị ọtụtụ ọrụ ndị dị mkpa. Ọ bụrụ na ị maghị otú ị ga-esi arụ ọrụ e nyere gị, rịọ Jehova ka o nyere gị aka, gwakwa nwanna ma nke a na-akọ n’ọgbakọ ka o nyere gị aka.​—Fil. 2:13.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya