Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 12
  • Ihe Ga-agaziri Anyị ma Anyị Na-eme Ihe A Gwara Anyị Mee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ga-agaziri Anyị ma Anyị Na-eme Ihe A Gwara Anyị Mee
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Anụmanụ Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • “È Nwere Uru Mmadụ Ga-abara Chineke?”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Gịnị Bụ Igbe Ọgbụgba Ndụ?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 12
Ebe Devid na ndị Izrel ndị ọzọ na-abụ abụ ma na-agba egwú mgbe ndị Livaị na-ebughachite igbe ọgbụgba ndụ Jehova.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Ga-agaziri Anyị ma Anyị Na-eme Ihe A Gwara Anyị Mee

Devid chọrọ ibughachite igbe ọgbụgba ndụ Chineke na Jeruselem (1 Ihe 13:3)

Ihe agazirighị Devid maka na o bughị igbe ọgbụgba ndụ ahụ otú Jehova kwuru ka e si na-ebu ya (1 Ihe 15:13; w03 5/1 10 ¶12)

Ihe gaziiri Devid mgbe ọ gbara mbọ mata otú Jehova chọrọ ka e si na-ebu igbe ahụ ma buo ya otú ahụ (1 Ihe 15:2; 16:11; w03 5/1 11 ¶13)

Obi na-atọ Jehova ụtọ maka na anyị bu ihe ọma n’obi na-eme ihe anyị chọrọ ime. Ma, ihe ga-eme ka ọ nabata ihe anyị na-eme bụ ma anyị na-eme ya otú o kwuru.​—Diut. 30:16.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya