Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 16
  • Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Oge Ncheta Ọnwụ Jizọs

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Oge Ncheta Ọnwụ Jizọs
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Jikerela Maka Ụbọchị Kacha Mkpa n’Afọ?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Jehova Na-agọzi Mbọ Anyị Na-agba Ịga Ncheta Ọnwụ Jizọs
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ihe Ga-eme Ka Obi Dịkwuo Anyị Ụtọ n’Oge A Na-echeta Ọnwụ Jizọs
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Oge Ncheta Ọnwụ Jizọs—Oge E Ji Agakwu Ozi Ọma!
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 16

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Oge Ncheta Ọnwụ Jizọs

Kwa afọ, ndị Jehova na-atụsi anya ike izukọta maka Ncheta Ọnwụ Jizọs. Izu ole na ole tupu e mee Ncheta Ọnwụ Jizọs, nakwa mgbe e mechara ya, anyị na-eji ohere ndị magburu onwe ha eto Jehova ma na-ekele ya maka na o nyere nwa ya iji gbapụta anyị. (Efe. 1:3, 7) Dị ka ihe atụ, anyị na-agbasi mbọ ike ịkpọ ndị ọzọ ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ụfọdụ na-ahazigharị ihe ndị ha na-eme ka ha nwee ike ịsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa Mach ma ọ bụ Eprel. Ha nwere ike inye awa iri atọ ma ọ bụ iri ise. Ị̀ ga-achọ ijikwu oge buru ibu kwusaa ozi ọma n’oge a ga-eme Ncheta Ọnwụ Jizọs? Olee ihe ga-enyere gị aka ime ya?

Ọtụtụ mgbe, ihe anyị chọrọ ime na-agakwu nke ọma ma anyị buru ụzọ mee atụmatụ otú anyị ga-esi eme ya. (Ilu 21:5) Ebe ọ bụ na Ncheta Ọnwụ Jizọs eruola eruo, anyị kwesịrị ibido ugbu a mewe atụmatụ ihe ndị anyị ga-eme. Chee gbasara otú ị ga-esi jirikwuo oge buru ibu kwusaa ozi ọma n’oge ahụ, cheekwa gbasara ihe ị ga-eme ka i nwee ike imezu ihe i bu n’obi. Rịọzie Jehova ka ọ gọzie mbọ gị.​—1 Jọn 5:14, 15.

Gbalịa chee ụzọ ụfọdụ ị ga-esi jirikwuo oge buru ibu kwusaa ozi ọma n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs.

Ihe ndị m chọrọ ime

Otú m ga-esi emezu ihe ndị m chọrọ ime

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya