Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Septemba p. 3
  • Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • O Ji Ikike O Nwere Nyere Ndị Ọzọ Aka
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe Anyị Mụtara Gbasara Otú Anyị Ga-esi Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Gbalịa Dịrị Umeala n’Obi Ka Esta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Septemba p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime

Mọdekaị nwere obi ike, kwụsiekwa ike n’ebe Jehova nọ (Esta 3:2-4; it-2 431 ¶7)

O nyeere Esta aka ka ọ ghọta otú o nwere ike isi nyere ndị obodo ya aka (Esta 4:7, 8; it-2 431 ¶9)

Ọ gbara Esta ume ka o nwee obi ike ma tụkwasị Jehova obi (Esta 4:12-14; ia 133 ¶22-23)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu okenye na-agba nwanna nwoke bụ́ okorobịa ume mgbe ha nọ n’ozi ọma. 2. Ebe nwanna ahụ bụ́ okorobịa na-edejupụta fọm Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze n’Ịntanet. 3. Ebe nwanna ahụ gụchara akwụkwọ n’Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Okwu ọnụ m na omume m hà na-enyere ndị ọzọ nọ n’ọgbakọ aka ịna-eme ike ha niile?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya