AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọ Bụrụ na Mmadụ Anwụọ, Ọ̀ Ga-adị Ndụ Ọzọ?”
Ụmụ mmadụ enweghị ike ime ka mmadụ ghara ịnwụ ma ọ bụ kpọlite ndị nwụrụ anwụ (Job 14:1, 2, 4, 10; w99 10/15 3 ¶1-3)
Ndị nwụrụ anwụ ga-adịli ndụ ọzọ (Job 14:7-9; w15 4/15 32 ¶1-2)
Ọ bụghị naanị na Jehova nwere ikike ọ ga-eji kpọlite ndị ohu ya n’ọnwụ, kama agụụ ime otú ahụ na-agụsikwa ya ike (Job 14:14, 15; w11 3/1 22 ¶5)
AJỤJỤ NDỊ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Gịnị mere o ji agụsi Jehova agụụ ike ịkpọlite ndị ohu ya n’ọnwụ? Olee otú ihe a mere ka i si na-ele Jehova anya?