Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w25 Ọgọst p. 32
  • Otú Ihe E Dere n’Etiti Peeji Ga-esi Abara Gị Uru

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Ihe E Dere n’Etiti Peeji Ga-esi Abara Gị Uru
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ọ́bá Akwụkwọ Dị n’Ọbụ Aka Gị
    Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme
  • Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
w25 Ọgọst p. 32

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Otú Ihe E Dere n’Etiti Peeji Ga-esi Abara Gị Uru

Ihe e dere n’etiti peeji Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ na-egosi na Baịbụl na-ekwu otu ihe. E depụtara amaokwu Baịbụl ndị ọzọ kwuru gbasara ihe a na-ekwu maka ya ma ọ bụ kọkwuo gbasara ya. Ị chọọ ịhụ ihe e dere n’etiti peeji, buru ụzọ lee obere abịịdịị dị n’akụkụ okwu. Ọ bụrụ na Baịbụl nke e biri ebi, chọtazie nke ya na ya bụ otu n’etiti Baịbụl ka ị hụ amaokwu Baịbụl ndị kwuru gbasara ihe ahụ. Ọ bụrụ na jw.org ma ọ bụ na JW Library®, pịa abịịdịị ahụ e dere n’akụkụ okwu ahụ ka ị hụ amaokwu Baịbụl ndị dị na ya.

Ihe e dere n’etiti peeji nwere ike inyere gị aka ịchọta ihe ndị e dere n’okpuru ebe a nakwa ihe ndị ọzọ:

Ebe Ọzọ A Kọrọ Akụkọ Ahụ na Baịbụl: Amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ ga-egosi gị ebe ọzọ a kọrọ akụkọ ahụ. Dị ka ihe atụ, gụọ 2 Samuel 24:1 na 1 Ihe E Mere 21:1.

Ebe E Bu Ụzọ Kwuo Okwu Ahụ: Amaokwu Baịbụl ndị ị ga-ahụ ebe ahụ ga-egosi gị ebe e si nweta okwu e kwuru n’ebe ahụ. Dị ka ihe atụ, gụọ Matiu 4:4 na Diuterọnọmi 8:3.

Otú Amụma E Buru Si Mezuo: Amaokwu Baịbụl ndị e dere ebe ahụ nwere ike igosi gị otú amụma e buru si mezuo. Dị ka ihe atụ, gụọ Matiu 21:5 na Zekaraya 9:9.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya