Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwfq isiokwu 11
  • Okpukpe Ndịàmà Jehova Ọ̀ Bụ Okpukpe Ndị Amerịka?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Okpukpe Ndịàmà Jehova Ọ̀ Bụ Okpukpe Ndị Amerịka?
  • Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Kraịst Na Ọha Mmadụ Nke Oge A
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị
    Teta!—2010
  • Ndịàmà Jehova Hà Bụ Òtù Nzuzo?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Ezi Idu Ndú—Ebee Ka Anyị Pụrụ Ịchọta Ya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
ijwfq isiokwu 11
Ndịàmà Jehova ndị si ná mba dị iche iche

Okpukpe Ndịàmà Jehova Ọ̀ Bụ Okpukpe Ndị Amerịka?

Isi ụlọ ọrụ anyị dị n’Amerịka. Ma, ọ pụtaghị na okpukpe anyị bụ okpukpe ndị Amerịka. Lee ihe mere anyị ji kwuo otú ahụ:

  • O nweghị chọọchị okpukpe Ndịàmà Jehova si na ya pụta. Kama Ndịàmà Jehova bidoghachiri otú Ndị Kraịst si efe Chineke n’oge ndịozi Jizọs.

  • Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma ná mba karịrị narị abụọ na iri atọ. N’agbanyeghị mba anyị bi, mkpa anyị bụ irubere Jehova Chineke na Jizọs Kraịst isi, ọ bụghị ọchịchị mba Amerịka ma ọ bụkwanụ ọchịchị mba ọ bụla ọzọ.—Jọn 15:19; 17:15, 16.

  • Ihe niile anyị na-akụzi si na Baịbụl, ọ bụghị ihe nwoke onye Amerịka dere.​—1 Ndị Tesalonaịka 2:13.

  • O nweghị mmadụ ọ bụla bụ onye isi anyị. Ọ bụ Jizọs Kraịst bụ onye isi anyị.​—Matiu 23:8-10.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya