Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 27
  • Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Chineke Meere Anyị Ihe Ọma Kwe Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Ịbịaru Chineke Nso n’Ekpere
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Ekpere Ga-enyere Gị Aka Ịbịaru Chineke Nso
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 27

Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?

Ihe Baịbụl kwuru

I nwere ike ikpe ekpere rịọ Chineke ihe ọ bụla dabara n’uche ya otú Baịbụl kwuru. Baịbụl sịrị: “Ihe ọ bụla nke anyị rịọrọ ya dị ka uche ya si dị, ọ na-anụ olu anyị.” (1 Jọn 5:14) I nwere ike ịgwa Chineke ihe na-enye gị nsogbu n’obi. Baịbụl kwuru, sị: “Wụpụnụ obi unu n’ihu [Chineke] dị ka mmiri.”—Abụ Ọma 62:8.

Ihe ụfọdụ i nwere ike ikpe n’ekpere bụ:

  • Ka Chineke nyere gị aka ka i nwee okwukwe n’ebe ọ nọ.—Luk 17:5.

  • Ka o nye gị mmụọ nsọ ya, ma ọ bụ ike ya nke na-arụ ọrụ mgbe niile, ka i nwee ike ime ezi ihe.—Luk 11:13.

  • Ka o nye gị ike ị ga-eji merie nsogbu ndị bịaara gị ma merie ọnwụnwa.—Ndị Filipaị 4:13.

  • Ka o mee ka obi ruo gị ala.—Ndị Filipaị 4:6, 7.

  • Ka o nye gị amamihe ị ga-eji na-eme mkpebi ndị dị mma.—Jems 1:5.

  • Ka o nye gị nri ụbọchị.—Matiu 6:11.

  • Ka ọ gbaghara gị mmehie gị.—Matiu 6:12.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya