-
Jenesis 4:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Zila mụrụ Tubal-ken, onye ji ọla kọpa na ígwè kpụọ ụdị ngwá ọrụ ọ bụla. Nwanne nwaanyị Tubal-ken bụ Neama.