Jenesis 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Adam na nwunye ya nwere mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke. Iv gụrụ ya Set*+ n’ihi na o kwuru, sị, “Chineke enyela m* nwa ọzọ ga-anọchi Ebel maka na Ken gburu ya.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:25 Ụlọ Nche,2/1/2009, p. 13
25 Adam na nwunye ya nwere mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke. Iv gụrụ ya Set*+ n’ihi na o kwuru, sị, “Chineke enyela m* nwa ọzọ ga-anọchi Ebel maka na Ken gburu ya.”+