Jenesis 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ala wee malite ipu ahịhịa, obere osisi ndị na-amị mkpụrụ+ nakwa nnukwu osisi ndị na-amị mkpụrụ n’ụdị ha dị iche iche, bụ́ ndị na-enwe mkpụrụ n’ime ha. Chineke wee hụ na ha dị mma.
12 Ala wee malite ipu ahịhịa, obere osisi ndị na-amị mkpụrụ+ nakwa nnukwu osisi ndị na-amị mkpụrụ n’ụdị ha dị iche iche, bụ́ ndị na-enwe mkpụrụ n’ime ha. Chineke wee hụ na ha dị mma.