-
Jenesis 39:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 O nyefeziri Josef ihe niile o nwere ka o lekọtawa. E nweghịkwa ihe ọ bụla ọ na-etinye uche na ya, ma e wepụ nri ọ na-eri. Josef bịakwara gbaa dimkpa ma maa mma nwoke.
-