-
Jenesis 39:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma Josef jụrụ, ọ gwakwara nwunye nna ya ukwu, sị: “Lee, nna m ukwu amaghị ihe ndị dị n’aka m n’ụlọ a. O nyefeekwala m ihe niile o nwere ka m lekọtawa.
-