-
Jenesis 41:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ehi asaa ahụ tara ahụ́ ma jọọ njọ, bụ́ ndị pụtara mgbe ndị nke mbụ ahụ pụtachara, bụ afọ asaa. Oko ọka asaa ahụ ihe na-adịghị, bụ́ ndị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ha kpọọ nkụ, ga-abụ afọ asaa a ga-enwe ụnwụ.
-