Jenesis 42:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Jekọb ekweghị ka Benjamin,+ nwanne Josef, soro ụmụnne ya ndị nke ọzọ gaa, n’ihi na ọ sịrị: “Ihe nwere ike ime ya, ya anwụọ.”+
4 Ma Jekọb ekweghị ka Benjamin,+ nwanne Josef, soro ụmụnne ya ndị nke ọzọ gaa, n’ihi na ọ sịrị: “Ihe nwere ike ime ya, ya anwụọ.”+