Jenesis 42:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jekọb nna ha tiri mkpu, sị ha: “Ọ bụ m ka unu na-agbawa aka ụmụ!+ Josef anọghịzi.+ Simiọn anọghịzi,+ unu chọkwara ịkpọrọ Benjamin! Ọ bụ m ka ihe a niile na-eme!”
36 Jekọb nna ha tiri mkpu, sị ha: “Ọ bụ m ka unu na-agbawa aka ụmụ!+ Josef anọghịzi.+ Simiọn anọghịzi,+ unu chọkwara ịkpọrọ Benjamin! Ọ bụ m ka ihe a niile na-eme!”