-
Jenesis 43:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Nwoke ahụ wee kpọbata ụmụ nwoke ndị ahụ n’ụlọ Josef, kunye ha mmiri ka ha saa ụkwụ ha, nyekwa jakị ha nri.