Jenesis 43:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ji ya na ya,+ ọ sịrị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ, onye unu gwara m okwu ya?”+ Ọ sịkwara Benjamin: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”
29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ji ya na ya,+ ọ sịrị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ, onye unu gwara m okwu ya?”+ Ọ sịkwara Benjamin: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”