Jenesis 44:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ị gwaziri ndị ohu gị, sị, ‘Ọ bụrụ na nwanne unu nke ọdụdụ agaghị eso unu bịa, unu abịakwala ịhụ m ọzọ.’+
23 Ị gwaziri ndị ohu gị, sị, ‘Ọ bụrụ na nwanne unu nke ọdụdụ agaghị eso unu bịa, unu abịakwala ịhụ m ọzọ.’+