Jenesis 44:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, otu n’ime ha anọghịzi. M wee sị: “Ọ ga-abụrịrị na anụ ọhịa adọriela ya!”+ Ahụbeghịkwa m ya ruo ugbu a.
28 Ma, otu n’ime ha anọghịzi. M wee sị: “Ọ ga-abụrịrị na anụ ọhịa adọriela ya!”+ Ahụbeghịkwa m ya ruo ugbu a.