Jenesis 46:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụ ha bụ ụmụ nwoke Bilha mụrụ. Bilha bụ onye Leban kpọnyere Rechel nwa ya nwaanyị. Ụmụ niile Bilha mụụrụ Jekọb dị mmadụ* asaa.
25 Ọ bụ ha bụ ụmụ nwoke Bilha mụrụ. Bilha bụ onye Leban kpọnyere Rechel nwa ya nwaanyị. Ụmụ niile Bilha mụụrụ Jekọb dị mmadụ* asaa.