-
Jenesis 6:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Jehova wee sị: “M ga-ekpochapụ ndị mmadụ m kere n’ụwa, ma mmadụ, ma anụ ụlọ, ma anụ ndị na-arị arị, ma anụ ndị na-efe efe, n’ihi na ọ na-ewute m na m kere ha.”
-