Jenesis 48:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ sịrị m, ‘M ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ ma baa ụba. M ga-eme ka ị ghọọ nnukwu mba,+ m ga-enyekwa ụmụ* gị ala a ka ọ bụrụ nke ha ruo mgbe ebighị ebi.’+
4 Ọ sịrị m, ‘M ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ ma baa ụba. M ga-eme ka ị ghọọ nnukwu mba,+ m ga-enyekwa ụmụ* gị ala a ka ọ bụrụ nke ha ruo mgbe ebighị ebi.’+