Jenesis 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Chineke chetara Noa na anụ ọhịa niile na anụ ụlọ niile ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ.+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’ụwa, mmiri ahụ amalite ịta.
8 Ma Chineke chetara Noa na anụ ọhịa niile na anụ ụlọ niile ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ.+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’ụwa, mmiri ahụ amalite ịta.