Jenesis 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’abalị mbụ n’ọnwa nke mbụ n’afọ nke narị isii na otu (601),+ mmiri ataala n’ụwa. Noa wee wepụ ihe e ji kpuchie elu ụgbọ ahụ ma hụ na ala akọwala. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche,8/1/2013, p. 145/15/2003, p. 5
13 N’abalị mbụ n’ọnwa nke mbụ n’afọ nke narị isii na otu (601),+ mmiri ataala n’ụwa. Noa wee wepụ ihe e ji kpuchie elu ụgbọ ahụ ma hụ na ala akọwala.