Jenesis 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe niile dị ndụ, anụ niile na-arị arị, anụ niile na-efe efe, na ihe niile na-agagharị agagharị n’ụwa si n’ụgbọ ahụ pụta. Ha pụtara n’ụdị ha dị iche iche.+
19 Ihe niile dị ndụ, anụ niile na-arị arị, anụ niile na-efe efe, na ihe niile na-agagharị agagharị n’ụwa si n’ụgbọ ahụ pụta. Ha pụtara n’ụdị ha dị iche iche.+