Jenesis 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Noa wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ ma were ụfọdụ n’anụ niile dị ọcha nakwa ụfọdụ n’anụ niile na-efe efe dị ọcha+ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:20 Ụlọ Nche,8/1/2013, p. 15
20 Noa wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ ma were ụfọdụ n’anụ niile dị ọcha nakwa ụfọdụ n’anụ niile na-efe efe dị ọcha+ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+