Jenesis 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa, ma anụ ọ bụla na-efe efe ma ihe ọ bụla na-agagharị n’ala ma azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ga na-atụ unu ụjọ. M na-enyefe ha n’aka unu ugbu a.+
2 Ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa, ma anụ ọ bụla na-efe efe ma ihe ọ bụla na-agagharị n’ala ma azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ga na-atụ unu ụjọ. M na-enyefe ha n’aka unu ugbu a.+