Jenesis 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ obodo ahụ Babel*+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova gwagburu asụsụ ndị niile bi n’ụwa. Jehova chụsara ha n’ebe ahụ, ha agaa biri n’ebe dị iche iche n’ụwa.
9 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ obodo ahụ Babel*+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova gwagburu asụsụ ndị niile bi n’ụwa. Jehova chụsara ha n’ebe ahụ, ha agaa biri n’ebe dị iche iche n’ụwa.